Mana Atiku onye kwuru na ha were akwụkwọ ụlọ nwa amadị ahụ , ṅụrụ iyi na ya """" agaghị atufu oku ụmụ Naijiria kpọrọ ya na ntuliaka e mere n'abalị 23 nke ọnwa Febụwarị . """"
Gere akụkọ BBC n'otu nkeji
Dịka ọ dị ugbua ụlọikpe enyebeghi ha nzaghachị ma ọ bụ hiwe ụbọchị ikpe a ga - amalite .
Mana Enugwu na Taraba steeti zọtara isi onwe ha :
SERAP sị na ya bụ agwa gọọmentị na - akpa megidere ikike dịrị onye ịkwu uche ya na obodo Naịjirịa .
Ewezuga ụgwọ ụgbọelu ị ga - aba , tupu ịzọpụ ụkwụ ije , gbaa mbọ kwuo okwu ebe ị ga - ehi ma i rue Alabekee .
Ehi anyị na - enwe ọṅụ n'ihi mmeri Buhari - Miyetti Allah
Ọ bụ onye gbahapụ PDP banye APC ọ bụrụ onye nsọ ?
Onyeisiala mba Amerịka bụ Donald Trump , na nke mba Nọt Korea bụ Kim Jung - Un , abanyela ụbọchị abụọ bụ ụbọchị ikpeazụ ha ga - ama ebe ha kwụ akwụ gbasara ihe bekee kpọrọ """" denuclearisation """" .
Ọgbaghara dara n'achụmnta vootu APC n'Imo steeti
Mbaka kwuburu na Buhari bụ """" onye nzọpụta """"
Gụọ akụkọ a n'uju ebe a : Election Result 2019 : Mba Briten sị na mmeri Buhari kwụ ọtọ
N'ime ihe ndị ha rịọrọ ụlọịkpe , ha kwuru ka akagbuo ntuliaka ahụ ma megharịa ya ọzọ .
Tupu ị hapụ Naijiria , ọ dị mkpa na ị ga - azụ akwa mgbochi oyii n'ihi na oyii alabekee abụghị ụkwa achị n'aka .
Ụka katọlik amachiela ndị ụkọchukwu ịtinye ọnụ n'okwu gbasara ndọrọndọrọ ọchịchị
N'egwuruegwu e Watford ewerela ọkpụ abụọ asatara otu merie Leicester ( 2 - 1 ) na .
Jọstịs Ijem Onwuamaegbu bụ nwaanyị mbụ bụ ọkaikpe ukwu n'Anambara steeti
Mana PDP ajụla mpụtara ntuliaka ahụ .
Ihe ị maghị maka nwoke Customs jụrụ ịnara akaazụ
Ụka Katọliki n'Enugwu enweela Bishop abụọ
N' Ọkọta , ọtụtụ ọdọahịa dị nso na Baba Ewe , ebe ndị agboro kpara ike ụbọchị ntuliaka agbapeghị n'ihi egwu .
Akpabịọ sị na nke a ga - enye aka inyocha ihe mgbagwoju anya mere mgbe a tụrụ vootu ahụ .
Gere akụkọ BBC na nkeji :
Election result 2019 : APC na PDP na - arụ onwe ha aka n'ọnụ banyere ntuliaka 2019
Onụ na - ekwuchitere ya n'ihe gbasara mgbaozi soshal midia bụ Ebere Nzewuji kwuru na ha mabeghị ihe ha ga - eme ugbua gbasara ya bụ mkpebi .
Nke a mere ka Manchester City ka kwụrụ ọtọ dịka eze n'elu tebulu na Premier League .
Dịka onyeisiala Muhammadu Buhari meriri na ntuliaka 2019 , ụmụ Naijiria ebidola ị ma atụ gbasara ndị ha chọrọ ka ha zọọ ọkwa onyeisiala n'afọ 2023 .
"""" Anyị ekwenyeghị na e nwere ihe ọbụla dịka ihe iribama """" , ka ngalaba na - ahụ maka omenaala , ofufe na asụsụ a kpọrọ """" ( CRL Rights Commission ) """" gwara ndị ntaakụkọ mba Saụt Afrịka .
6 . Ndị mmadụ na kachị ntị biri n'ụlọ na - achọ ịda ada
Mike Pompeo bụ odeakwụkwọ kachasị nke mba Amerịka , kwuru na mba abụọ ahụ kwekọrịtara na ha ga na - agbalị ịhụ na isi pụtara n'isiokwu a .
Uche Nwosu ọ ga - aga n'ụlọikpe ?
Pogu Bitrus .
Mana Okoroocha kwuru na Inec enweghị ikike ime nke a .
Ndị agha Naịjirịa ekwuola na ọ bụ ihe ịtụrụ ha n'anya banyere ebubo Inec boro ha na ha so mebie ntuliaka ọkwa gọvanọ e mere na Rivas steeti .
Fr Mbaka na - enwe nnukwu aṅụrị n'ihi na Buhari emeriela
O kwuru na ọ mabeghị .
Ngige chịrị Anambra mgbe o meriri ọkwa Gọvanọ n'okpuru PDP , n'afọ 2003 ruo 2006 .
6 .
Otu ọdịnala na agbụrụ dị na Naịjirịa bụ Ohaneze ndị Igbo , Northern Elders Forum , Middle Belt Forum na Niger Delta Forum etinyela aka n'akwụkwọ ịgwado Atiku ịgawa ụlọikpe maka ịlebe anya na - atụm vootu emere ụbọchị satọde nke ha kwenyere na ozighịezi .
O kwuru na ọ chọrọ ikpọlite ngalaba o hibere maka nlekọta ndị mmadụ anya n'efu nke ọ kpọrọ """" Gateway Front Foundation ( GFF ) """" , na ndụ .
Akụkọ na - ewu ewu ugbua bụ na Atiku Abubakar nakwa otu PDP azọnyela ụkwụ n'ụlọikpe maka mpụtara ntuliaka ọkwa onyeisiala 2019 .
Cheta na Maazị Abubakar bụ onye ji aha pati PDP zọọ ọkwa onyeisiala .
Onye ọnụ na - eru n'okwu bụ Ọkaiwu Ifeanyi Ulumma kọwara na ntuliaka ịdị """" inconclusive """" pụtara """" ebe e mere ntuliaka a na - emerughị n'isi . """"
Ọmụma atụ , London nọ na digri itoolu , ebe Nu Yọk nọ na deigri anọ .
Otu bọọlụ Naịjirịa ndị obere ga - ebido ọzụzụ ha na mba Tunisia taa dịka ha na akwado ịzute mba Libya iji mara onye tozuru asọmpị iko mba Afrịka nke obere .
Nwafọ Igbo bụ ọkaibe na idokwa ihe nka ama ama na mbauwa bụ Okwui Enwezor , onye Awkuzu , Anambara steeti anwụọla ụbọchị Fraide na mba Germany ka ọ rịachara ọrịa kansa afọ ole na ole .
Leicester City : Onye nwe ya ọ nwụọla n'ihe mberede ?
Ọ rịọkwara ka akụkọ ụgha a ghara ime ndị ụmụ Imo gbajọọ itunyere pati AA na ntuliaka nke ọkwa gọvanọ nakwa ụlọomeiwu nke steeti .
Ọ kwuru na Nsorom na - achụrụ Ihedioha na - azọ ọkwa gọvanọ Imo steeti n'okpuru pati PDP vootu n'okpuruọchịchị Isu , zutere ihe mberede a oge ọ na - achọ ịbata n'ụlọ onye ji aha otu Pati PDP zọọ ọkwa Sineti n'Ọlụ zone .
Gee akụkọ BBC n'otu nkeji ebe a .
Ndị otu ụkọchukwu ụka Katọlik Naịjirịa enyela gọọmentị ndụmọdụ ka o binye aka """" n'Electoral Law """" ọhụrụ , na ọ bụ nke a ga - eme ka nsogbu kwụsị ịdapụta na ntuliaka .
Anọghị m n'ọnọdụ ọdị ndụ ọnwụ ka mma - El - Rufai
Gọvanọ Anambara steeti bụ Willie Obiano duru Jọstịs Ijem Onwuamaegbu n'iyi ọrụ dịka ọkaikpe ukwu nwaanyị mbụ
.
Ohaneze , NEF , Afenifere , MBF na NDF akwadola Atiku ịga ụlọikpe
Cheta na Inec kwụsịburu nchịkọta na mkpọpụta mpụtara ntuliaka ọkwa gọvanọ na ụlọomeiwu e mere na Rivas n'abali 10 nke ọnwa Maachi n'ihi akụkọ tigbu - zọgbuo , so ya bụ ntuliaka .
Dịka ọ dị ugbua a mabeghi mmadụ ole nke a metụtara dịka ndị ọrụ gbatagbata a bịabeghi n'ebe ahụ dịka @ TopsyAshaolu siri kwuo n'akara twitter ya ;
Onyeisiala 2023 na nsonso a ?
Election Update : Nchịkọta ihe mere taa
Otu jikoro ndị ọrụ bụ NLC n'aha ịchafụ akatọọla Inec maka etu ntuliaka 2019 siri gaa ma kpoo oku ka ha hụ na mmegharị ntuliaka na steeti ụfọdụ nke e hiwere n'abali iri abụọ na atọ nke ọnwa Maach gara n'anya ya .
Ha dekwara sị na mpụtara ntuliaka a dabara n'ogo ha nyochapụtara na o kwesịrị :
Ngalaba na - ahazi ntuliaka na Naijiria bụ Inec n'aha ịchafụ ekwuola na ọ bụ onyeisiala Muhammadu Buhari meriri na ntuliaka ọkwa onyeisiala afọ 2019 .
A kpụpụrụ Brenton Tarrant , onye dị afọ 28 , ụlọikpe ụbọchị Satode maka mwakpo a wakporo ụlọụka Alakụba abụọ na Nu Ziland
NTA , AIT , Channels na ndị ọzọ adaala iwu NBC
Uwazuruike kwuru na ọ bụ n'ihi na ụfọdụ nwere agba na patị ahụ bụ """" eze onye agwala m """" , na ọ bụ ya butere nsogbu a .
Ndị omekome agbaala ụlọọrụ Inec ọkụ n'Akwa Ibom
Ya mere ha na - eji igwe a ga - eji arụ otu ogogo ụlọ elu arụ ogogo ụlọ elu anọ .
Kamgbe emechara ntuliaka nke ọkwa sineti , Inec enyela onyeisiala Buhari na osote ya asambodo mmeri ma nyekwa ndị otu ụlọomeiwu ukwu nke ha .
Onye nlekọta Gareth bale na - agbara Real Madrid bọọlụ akatọọla emo ndị nkwado Real Madrid kwara Bale ma kwuo na ọ bụ ihe ihere nye ha .
Mbaka , Oyedepo na ụkọchukwu ndị ọzọ okwu ha na - adị ire
PDP rịọrọ ndị Naijiria ka ha jụ mpụtara Inec wepụtara ma ọ bụrụ na Inec jụ iwepụta ngụkọ nke igwe 'cardi reader . '
2014 : Ụlọ iri na atọ dara na Lagos ebe abụọ dara n'Abuja .
Ọtụtu ndị mmadụ katọrọ ihe """" ịtụ n'anya """" ahụ mere n'ihu ụlọụka Lukau dị nso n'obodo Johannesburg , ebe ọtụtụ ji ya mere ihe ọchị .
Obi kwuru na nke a tinyere ụjọ na ndị si na mpaghara ọwụwa anyanwụ na ndị ndịda anyanwụ ma na - ekwu na onweghị nrụrụaka ka nke a .
Ntọala na - esighi ike
Okiwu ndị steeti Alaigbo ndị ọzọ bịara emume a pụrụ iche n'Obi gọọmentị nke steeti ahụ .
Ihe karịrị mmadụ 30 bụ ndị azọpụtara na ndụ dịka ụlọ dachara na Nyagatare dị na Rwanda n'afọ 2013 .
Mapụ ebe ọdachi ndí omekataraihepụụjọ
Otu onye ji egbe so na mkpakpa ahụ nke a na - enyo na ọ bụ Brenton Tarant gosiri onwe ya dịka ọ na - akwa mgbọ n'ime ụlọụka Alakụba .
Barca tụrụ Madrid ọkpọ n'isi
Ihe karịrị ụlọ iri ise na anọ dara ada n'afọ 2017 na Naịjirịa .
Amambeghi ihe ọ bụ n'uche mana e chere na Gokmen Tanis na ndị oyi ndụ egwu na - arụkọ ọrụ .
Olisa Agbakoba bụ onye ọkaiwu ukwu na Naịjirịa akpọkuola Atiku Abubakar ka ọ nabata mpụtara ntuliaka ọkwa onyeisiala .
Barca ji otu ọkpụ goolu merie Madrid n'asọmpi El Classico ha gbara n'abalị ụnyaahụ .
N'okwu ya , Yakubu kwuru na o rughị pasent abụọ .
APC Primaries : Ọgbaghara dapụtara n'Enugwu
Ọ katọrọ etu ndị nọ na ọchịchị si wakpo ndị nọ na pati PDP ma ndị na - atụnyere ha vootu ma na - arịọ ka ndị mmadụ pụta n'uju tụọ vootu na ntuliaka nke ọkwa gọvanọ .
Na nkọwa ya , asambodo mmeri ga - enye onye ahụ ikike ịbanye ebe o nwetere mmeri ịchị .
Ụkọchukwu Alph Lukau kwụ n'akụkụ akpati ozu , tụkwasị aka n'elu afọ nwoke o kwuru na ọ kpọlitere n'ozu
Godswill Akpabio chịrị Akwa Ibom steeti site n'afọ 2007 rue afọ 2015 .
Gbenga Daniel agbaala ndọrọndọrọ ọchịchị """" arụkwaghịm """" ,
Wike kwekwara nkwa iwuru ha ụlọ ma tinyekwa aka n'akwamozu ya .
Arsenal na Tottenham gbara onwe ha onye laba , onye laba na ya bụ asọmpị .
Ụlọ ahụ daranụ nwere ogogo ise ma bụrụkwa ụlọ oriri mgbe ọ dara gbuo mmadụ 11 .
Ndị mmadụ anwụọla n'IDP camp ,
Accord na - akwado APGA n'Abia Steeti
Ndị Ojiegbe a na - amaghị ndị ha bụ agbaala onye na - achụrụ Emeka Ihedioha nta vootu , egbe . Dịka anya hụrụ ka o si mee bụ Eze Ugochukwu gwara BBC Igbo , nwaamadị a bụ Nsorom Nnamdi , natara ọnụ egbe abụọ site n'aka ndị Ojiegbe a bụ ụmụokorobịa abụọ ji ogbatumtum
Ọ katọkwara okwu na - ekwu na gọvanọ Rochas Okorocha na - echegharị maka ịkwado pati AA na ntuliaka na - abịanụ .
Ọchụchụ ya na - abịa naanị ụbọchị narị na isii e wechara ya n'ọrụ .
Eze gwakwara BBC Igbo na akpọrọla Nsorom Nnamdi gawa n'ogbe gbata - gbata nke ụlọọgwụ Federal Medical Center dị n'Owere .
